Christine Ayo Achen nke a makwaara dị ka Achen Christine Ayo (amụrụ na 7 Julaị, na afọ 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nchịkwa nke Uganda. Ọ bụ nwanyị nnọchi anya distrikti nke Alebtong na 10th parliament nke Uganda. Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement na-achịkwa otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụkwa onye na-achọ ịbụ onye omeiwu nwanyị maka afọ 2021-2026 na Alebtong.
Developed by StudentB